🇳🇬 NIGERIA GOSPEL

Onulu Ube Nwanne by Jennifer Eliogu

Follow Us On 👇
WHATSAPP GROUPTELEGRAM CHANNEL

Another Powerful brand new gospel music by Jennifer Eliogu – Onulu Ube Nwanne.

Nigerian talented gospel music minister, singer, songwriter and worship leader, Jennifer Eliogu has released another amazing brand new gospel music which she titled “Onulu Ube Nwanne”. And you can download it here on Gospelhome.com.ng for your free and fast download!

Check Out The Full Lyrics Below;

Obu gịnị ka mmelu iji kpụrụ m n onuObu gịnị ka mmelu iji kpo mụ asịOkwa mụ na gị bu nwanne, onye jebe okporo ibe yaOnye iro bịa we tinye ọ gbagharaNa mụ na gị bụ nwanne, onye ri be onye tu ibe yaNa ọkwa nwanne ozu na awụ ozu arụ (Aje!)Agbụ gba na me eeh he, na mụ na nwanne m edozi goAgbụ gba na me eeh eh eh eh he,Na mụ na nwanne m edozi goIwe gị dị ọkụ dajụọ (ọ dị na obi mụọ oh!)Onulu Ube, Onulu Ube, Onulu Ube Nwanne Agbana OsoOnulu Ube, Onulu Ube, Onulu Ube Nwanne Agbana OsoÁkwá nwanne yi ná ebe, Ona e mekwa gi na obi? (hey ya ah!)Izuu ka mma na nneji ka ịma lụ, ma ná ina agba nwanne gị amaNkà ari rịa aga eri zi ọ nwe fa (mba nụ)Igbo n’ile bu nwanne, onye jebe odulu ibe yaChukwu ekwe na ndị iro mụọ anyi amụNa mụ na gị bụ nwanne, onye ri be onye tu ibe yaNa ọkwa nwanne ozu na awụ ozu arụAgbụ gba na me eeh he, na mụ na nwanne m edozi go(Igbo unu ana a nụkwa ọnụ mụ o. Unu ana anụ?)Agbụ gba na me eeh eh eh eh he, na mụ na nwanne m edozi goIwe gị dị ọkụ dajụọ biko! (ọ dị na obi mụọ oh!)Onulu Ube, Onulu Ube, Onulu Ube Nwanne Agbana OsoOnulu Ube na mụ na yi bu nwanne o(Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)Iwe nwanne eru na ọkpụkpụ ife m melu gi gbahara o(Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)Nwanne maru nwanne na mbọ si nwanne oyi ana a(Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)Aye e mama ina anụ ka ogene m na aha(Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)Ayee e ugo eze na o mu na ekwu(Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)Maka nwanne amaka dọọNa nwanne amaka dọọ(Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)Maka nwanne amaka dọọNa nwanne amaka(Onulu Ube Nwanne Agbana Oso)Agbụ gba na me eeh he, na mụ na nwanne m edozi goNa mụ na yi bu nwanneAgbụ gba na me eeh eh eh eh he, na mụ na nwanne m edozi goIwe gị dị ọkụ dajụọ biko! (ọ dị na obi mụọ oh!)Onulu Ube, Onulu Ube, Onulu Ube Nwanne Agbana Oso!

ALSO  Dunsin Oyekan – I Proclaim
DOWNLOAD MP3/AUDIO

Download Below!

audio Title: Onulu Ube NwanneArtist: Jennifer Eliogu

DOWNLOAD MP3

What do you think about this song?

We want to hear from you all.
Drop your comments

ALSO  Unconditional Love – Nina Shezz

Upload your Song

Related Articles

Leave a Reply

Back to top button
error:
%d bloggers like this: